Joshụa 15:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 na Nibshan na Obodo Nnu na En-gidaị;+ obodo isii na ógbè ha niile. 2 Ihe E Mere 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Jehọshafat, sị: “Nnukwu ìgwè mmadụ esiwo n’ógbè oké osimiri, n’Idọm,+ bịa ibuso gị agha; ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gidaị.”+ Abụ Solomọn 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye m hụrụ n’anya dị m ka ụyọkọ okooko osisi hena,+ nke dị n’ogige ubi vaịn En-gidaị.”+ Ezikiel 47:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ọ ga-erukwa na ndị na-akụ azụ̀ ga-eguzo n’akụkụ ya malite n’En-gidaị+ ruo En-egleyim. A ga-enwekwa ebe a ga na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ. Azụ̀ ha ga-adị n’ụdị dị iche iche, dị nnọọ ka azụ̀ ndị dị n’Osimiri Ukwu,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ nke ukwuu.
2 Ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Jehọshafat, sị: “Nnukwu ìgwè mmadụ esiwo n’ógbè oké osimiri, n’Idọm,+ bịa ibuso gị agha; ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gidaị.”+
10 “Ọ ga-erukwa na ndị na-akụ azụ̀ ga-eguzo n’akụkụ ya malite n’En-gidaị+ ruo En-egleyim. A ga-enwekwa ebe a ga na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ. Azụ̀ ha ga-adị n’ụdị dị iche iche, dị nnọọ ka azụ̀ ndị dị n’Osimiri Ukwu,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ nke ukwuu.