4 Lee, esi m n’ife nza+ keere unu mba ndị a fọdụrụ ịbụrụ ebo unu niile ihe nketa, ha na mba niile m bipụrụ,+ malite na Jọdan ruo n’Osimiri Ukwu nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+
28 N’akụkụ ókè nke ala Gad, n’ókè nke dị n’ebe ndịda, ọ ga-adị na ndịda; ókè ya ga-amalite na Tema+ ruo ná mmiri Meribat-kedesh,+ ruokwa n’iyi ndagwurugwu,+ ruo n’Osimiri Ukwu.+