Ezikiel 47:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Akụkụ ya nke ndịda dị n’ebe ndịda, malite na Tema+ ruo ná mmiri Meribat-kedesh,+ nke bụ́ iyi ndagwurugwu,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu. Nke a bụ akụkụ ya nke ndịda, n’ebe chere ihu na Negeb.
19 “Akụkụ ya nke ndịda dị n’ebe ndịda, malite na Tema+ ruo ná mmiri Meribat-kedesh,+ nke bụ́ iyi ndagwurugwu,+ ruokwa n’Osimiri Ukwu. Nke a bụ akụkụ ya nke ndịda, n’ebe chere ihu na Negeb.