7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+
28 N’akụkụ ókè nke ala Gad, n’ókè nke dị n’ebe ndịda, ọ ga-adị na ndịda; ókè ya ga-amalite na Tema+ ruo ná mmiri Meribat-kedesh,+ ruokwa n’iyi ndagwurugwu,+ ruo n’Osimiri Ukwu.+