Ọnụ Ọgụgụ 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya bụ mmiri Meriba,+ n’ihi na Izrel sesara Jehova okwu, e wee doo ya nsọ n’etiti ha. Diuterọnọmi 32:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 n’ihi na unu emesoghị m otú unu kwesịrị isi meso m+ n’etiti ụmụ Izrel, na mmiri Meriba+ nke Kedesh, n’ala ịkpa Zin; n’ihi na unu edoghị m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+ Abụ Ọma 81:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị kpọkuru m n’oge ahụhụ, m wee napụta gị;+M wee si n’ebe zoro ezo nke égbè eluigwe si agba za gị.+M wee lee gị ule na mmiri Meriba.+ Sila.
51 n’ihi na unu emesoghị m otú unu kwesịrị isi meso m+ n’etiti ụmụ Izrel, na mmiri Meriba+ nke Kedesh, n’ala ịkpa Zin; n’ihi na unu edoghị m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+
7 Ị kpọkuru m n’oge ahụhụ, m wee napụta gị;+M wee si n’ebe zoro ezo nke égbè eluigwe si agba za gị.+M wee lee gị ule na mmiri Meriba.+ Sila.