Joshụa 15:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 na Nibshan na Obodo Nnu na En-gidaị;+ obodo isii na ógbè ha niile. 2 Ihe E Mere 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Jehọshafat, sị: “Nnukwu ìgwè mmadụ esiwo n’ógbè oké osimiri, n’Idọm,+ bịa ibuso gị agha; ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gidaị.”+
2 Ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Jehọshafat, sị: “Nnukwu ìgwè mmadụ esiwo n’ógbè oké osimiri, n’Idọm,+ bịa ibuso gị agha; ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gidaị.”+