1 Samuel 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Devid wee si n’ebe ahụ gbagoo wee jee biri n’ebe siri ike mbanye nke dị n’En-gidaị.+ 2 Ihe E Mere 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Jehọshafat, sị: “Nnukwu ìgwè mmadụ esiwo n’ógbè oké osimiri, n’Idọm,+ bịa ibuso gị agha; ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gidaị.”+
2 Ndị mmadụ wee bịa kọọrọ Jehọshafat, sị: “Nnukwu ìgwè mmadụ esiwo n’ógbè oké osimiri, n’Idọm,+ bịa ibuso gị agha; ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gidaị.”+