Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 16:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 N’ikpeazụ, Abishaị nwa Zeruya+ sịrị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+

  • 2 Samuel 20:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.”

  • 2 Samuel 21:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!”

  • 2 Samuel 23:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ma Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị ikom iri atọ ahụ, o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.+

  • 1 Ihe E Mere 18:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ma Abishaị+ nwa Zeruya+ gburu ndị Idọm na Ndagwurugwu Nnu,+ puku mmadụ iri na asatọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya