1 Ndị Eze 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 M ga-enyekwa nwa ya otu ebo, ka ohu m Devid wee nwee oriọna mgbe niile n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ime ka aha m dịrị na ya.+ 1 Ndị Eze 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ n’ihi Devid+ ka Jehova bụ́ Chineke ya ji nye ya oriọna+ na Jeruselem site n’ibuli nwa ya nke nọchiri ya elu na ime ka Jeruselem dịgide,+ 2 Ndị Eze 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Jehova achọghị ịla Juda+ n’iyi n’ihi ohu ya bụ́ Devid,+ dị nnọọ ka o kwere ya nkwa inye ya na ụmụ ya oriọna+ mgbe niile.
36 M ga-enyekwa nwa ya otu ebo, ka ohu m Devid wee nwee oriọna mgbe niile n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ime ka aha m dịrị na ya.+
4 Ọ bụ n’ihi Devid+ ka Jehova bụ́ Chineke ya ji nye ya oriọna+ na Jeruselem site n’ibuli nwa ya nke nọchiri ya elu na ime ka Jeruselem dịgide,+
19 Ma Jehova achọghị ịla Juda+ n’iyi n’ihi ohu ya bụ́ Devid,+ dị nnọọ ka o kwere ya nkwa inye ya na ụmụ ya oriọna+ mgbe niile.