2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 2 Ihe E Mere 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehova achọghị ịla ụlọ Devid n’iyi,+ n’ihi ọgbụgba ndụ+ ya na Devid gbara, dị nnọọ ka o kwuru na ya ga-enye ya+ na ụmụ ya oriọna ga na-enwu mgbe niile.+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
7 Ma Jehova achọghị ịla ụlọ Devid n’iyi,+ n’ihi ọgbụgba ndụ+ ya na Devid gbara, dị nnọọ ka o kwuru na ya ga-enye ya+ na ụmụ ya oriọna ga na-enwu mgbe niile.+