2 Ihe E Mere 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma Jehova achọghị ịla ezinụlọ Devid n’iyi, n’ihi na ya na Devid gbara ndụ,+ ya ekwe ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+
7 Ma Jehova achọghị ịla ezinụlọ Devid n’iyi, n’ihi na ya na Devid gbara ndụ,+ ya ekwe ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+