2 Ihe E Mere 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehova achọghị ịla ụlọ Devid n’iyi,+ n’ihi ọgbụgba ndụ+ ya na Devid gbara, dị nnọọ ka o kwuru na ya ga-enye ya+ na ụmụ ya oriọna ga na-enwu mgbe niile.+
7 Ma Jehova achọghị ịla ụlọ Devid n’iyi,+ n’ihi ọgbụgba ndụ+ ya na Devid gbara, dị nnọọ ka o kwuru na ya ga-enye ya+ na ụmụ ya oriọna ga na-enwu mgbe niile.+