2 Samuel 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị ikom iri atọ ahụ, o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.+
18 Ma Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị ikom iri atọ ahụ, o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ, aha ya na-edekwa ude dị ka nke mmadụ atọ ahụ.+