1 Samuel 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gbadaa n’ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị wee zaa, sị: “Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa.”+ 2 Samuel 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Joab na Abishaị+ nwanne ya gburu Abna+ n’ihi na o gburu Asahel nwanne ha n’agha+ na Gibiọn. 2 Samuel 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O nyefekwara Abishaị+ nwanne ya ndị fọdụrụnụ, ka ọ hazie ha n’usoro izute ụmụ Amọn.+ 2 Samuel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.”
6 Devid wee jụọ Ahimelek onye Het+ nakwa Abishaị+ nwa Zeruya,+ nwanne Joab, sị: “Ònye ga-eso m gbadaa n’ebe Sọl nọ n’ụlọikwuu ya?” Abishaị wee zaa, sị: “Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa.”+
6 Devid wee sị Abishaị:+ “Ugbu a, Shiba+ nwa Bikraị ga-enye anyị nsogbu karịa Absalọm.+ Gị onwe gị, kpọrọ ndị na-ejere onyenwe gị ozi+ chụwa ya, ka ọ ghara ịchọtara onwe ya obodo ndị e wusiri ike wee gbapụ n’ihu anyị.”