-
2 Samuel 14:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Lee, ndị ezinụlọ m dum ebiliwo megide ohu gị nwaanyị wee sị, ‘Kpọpụta onye ahụ gburu nwanne ya ka anyị gbuo ya n’ihi mkpụrụ obi nwanne ya,+ bụ́ onye o gburu,+ ka anyị laakwa onye nketa n’iyi!’ Ha ga-emenyụkwa icheku ọkụ m fọdụrụnụ, wee mee ka di m ghara inwe aha ma ọ bụ onye ga-afọdụrụ ya n’elu ala.”+
-