Ọnụ Ọgụgụ 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+ Diuterọnọmi 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-erukwa na nwa mbụ nwaanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ,+ ka e wee ghara ihichapụ aha ya n’Izrel.+
4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+
6 Ọ ga-erukwa na nwa mbụ nwaanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ,+ ka e wee ghara ihichapụ aha ya n’Izrel.+