Ọnụ Ọgụgụ 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+ 2 Samuel 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya+ na Ndagwurugwu Eze,+ n’ihi na ọ sịrị: “Enweghị m nwa nwoke nke ga-eme ka a na-echeta aha m.”+ O wee gụọ ogidi ahụ aha ya,+ a na-akpọkwa ya Ihe Ncheta Absalọm ruo taa.
4 Gịnị mere a ga-eji gụpụ aha nna anyị n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke?+ Biko, nye anyị ala n’etiti ụmụnne nna anyị.”+
18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya+ na Ndagwurugwu Eze,+ n’ihi na ọ sịrị: “Enweghị m nwa nwoke nke ga-eme ka a na-echeta aha m.”+ O wee gụọ ogidi ahụ aha ya,+ a na-akpọkwa ya Ihe Ncheta Absalọm ruo taa.