3 Ma ha sịrị: “Ị gaghị aga,+ n’ihi na o nwee ka anyị si gbaa ọsọ, obi ha agaghị adị n’ebe anyị nọ;+ ọ bụrụkwa na ọkara n’ime anyị anwụọ, obi ha agaghị adị n’ebe anyị nọ, n’ihi na i ruru puku mmadụ iri n’ime anyị;+ ọ ga-aka mma ma ị nọrọ n’obodo na-enyere anyị aka.”+