2 Samuel 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+ 1 Ndị Eze 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma eze Siria nyere ndị isi iri atọ na abụọ+ nke ụgbọ ịnyịnya ya iwu, sị: “Unu alụsola ma onye nta ma onye ukwu ọgụ, ma e wezụga naanị eze Izrel.”+
2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+
31 Ma eze Siria nyere ndị isi iri atọ na abụọ+ nke ụgbọ ịnyịnya ya iwu, sị: “Unu alụsola ma onye nta ma onye ukwu ọgụ, ma e wezụga naanị eze Izrel.”+