2 Samuel 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!” 1 Ihe E Mere 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel;+ ụmụ Zeruya bụ Abishaị+ na Joab+ na Asahel,+ mmadụ atọ.
17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!”
16 Ụmụnne ha ndị nwaanyị bụ Zeruya na Abigel;+ ụmụ Zeruya bụ Abishaị+ na Joab+ na Asahel,+ mmadụ atọ.