1 Ihe E Mere 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Abishaị+ nwa Zeruya+ gburu puku ndị Ịdọm iri na asatọ (18,000) na Ndagwurugwu Nnu.+