Ilu 30:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere ihe anọ so n’ihe ndị kacha nta n’ụwa,Ma ha ma nnọọ ihe:*+ 25 Ndanda esighị ike,Ma ha na-akwadebe ihe oriri ha n’ọkọchị.+
24 E nwere ihe anọ so n’ihe ndị kacha nta n’ụwa,Ma ha ma nnọọ ihe:*+ 25 Ndanda esighị ike,Ma ha na-akwadebe ihe oriri ha n’ọkọchị.+