Ilu 6:6-8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Gị onye umengwụ, gakwuru ndanda.+ Leruo otú ha si eme ihe anya ka ị mara ihe. 7 Ọ bụ eziokwu na ha enweghị ọchịagha, onyeisi, ma ọ bụ onye na-achị ha, 8 Ha na-akwadebe nri ha n’ọkọchị,+Ha na-akpakọtakwa ihe oriri ha n’oge a na-ewe ihe ubi.
6 Gị onye umengwụ, gakwuru ndanda.+ Leruo otú ha si eme ihe anya ka ị mara ihe. 7 Ọ bụ eziokwu na ha enweghị ọchịagha, onyeisi, ma ọ bụ onye na-achị ha, 8 Ha na-akwadebe nri ha n’ọkọchị,+Ha na-akpakọtakwa ihe oriri ha n’oge a na-ewe ihe ubi.