Ilu 2:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na ị na-achọ ya otú e si achọ ọlaọcha,+Na-achọkwa ya otú e si achọ akụ̀ zoro ezo;+ 5 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ihe ịtụ egwu Jehova pụtara,+Ị ga-amụtakwa banyere Chineke.+
4 Ọ bụrụ na ị na-achọ ya otú e si achọ ọlaọcha,+Na-achọkwa ya otú e si achọ akụ̀ zoro ezo;+ 5 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ihe ịtụ egwu Jehova pụtara,+Ị ga-amụtakwa banyere Chineke.+