8 Ọ̀ bụ na amamihe anọghị na-akpọ òkù?
Ọ̀ bụ na nghọta anọghịkwa na-eti mkpu?+
2 Ọ na-eguzo n’ebe ndị dị elu+ n’okporo ụzọ,
N’ebe ụzọ gbara mkpị.
3 Ọ na-anọ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá e si abanye n’obodo,
N’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ dị iche iche,
Na-eti mkpu n’oké olu, sị:+