Ọpụpụ 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Feenụ Jehova bụ́ Chineke unu,*+ ọ ga-agọzi nri unu na mmiri unu.+ M ga-ewepụrụ unu ọrịa.+ Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọtụtụ ngọzi ga-abịara onye a tụkwasịrị obi,+Ma onye na-achọ ka ọ baa ọgaranya ngwa ngwa ga-etinyerịrị aka n’ihe ọjọọ.+
20 Ọtụtụ ngọzi ga-abịara onye a tụkwasịrị obi,+Ma onye na-achọ ka ọ baa ọgaranya ngwa ngwa ga-etinyerịrị aka n’ihe ọjọọ.+