Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 5:20-22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Gehezaị,+ onye na-ejere Ịlaịsha onye nke ezi Chineke+ ozi, ekwuo n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu ahapụla Neeman+ onye Siria a n’anaraghị ya ihe o wetara. Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na m ga-achụwa ya ma nata ya ihe.’ 21 Gehezaị wee chụwa Neeman. Mgbe Neeman hụrụ onye chụ ya na-abịa, o si n’ụgbọ ịnyịnya ya rịdata ka ya na ya hụ. Ọ jụkwara ya, sị: “Ọ̀ dịkwa ná mma?” 22 Ya asị: “Nsogbu adịghị. Nna m ukwu ziri m ka m gwa gị, sị, ‘Ụmụ okorobịa abụọ bịara na nke m ugbu a. Ha bụ ụmụ ndị amụma. Ha si n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Biko, nye m otu talent ọlaọcha na uwe ọhụrụ abụọ ka m nye ha.’”+

  • Jeremaya 17:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Onye ji aghụghọ na-akpa akụ̀+

      Dị ka ọkwà nke kpokọtara àkwá ọ na-eyighị.

      Onye ahụ ga-anwụchu ọnwụ, hapụ akụ̀ ya.

      N’ikpeazụ, ọ ga-abụ onye na-amaghị ihe.”

  • 1 Timoti 6:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ma, a ga-anwata ndị kpebisiri ike ịba ọgaranya, ha ga-amakwa n’ọnyà.+ Ihe ọjọọ ga na-agụ ha agụụ. Ha ga na-akpakwa àgwà ka ndị na-amaghị ihe. A ga-ejikwa maka ihe ndị a bibie ha, laakwa ha n’iyi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya