Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọtụtụ ngọzi ga-abịara onye a tụkwasịrị obi,+Ma onye na-achọ ka ọ baa ọgaranya ngwa ngwa ga-etinyerịrị aka n’ihe ọjọọ.+ Aịzaya 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị isi nọ na gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Ịna aka azụ* na-amasị onye ọ bụla n’ime ha. Ha na-achọkwa ka e nye ha onyinye.+ Ha anaghị ekpere nwa na-enweghị nna* ikpe ziri ezi,Nwaanyị isi mkpe nwee okwu, ha anaghị eleba ya anya.+ Jems 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị ọrụ ndị weere unu ihe ubi na-ebe ákwá maka na unu akwụbeghị ha ụgwọ. Jehova* nke ụsụụ ndị agha anụkwala ákwá ha na-ebe ka e nyere ha aka.+
20 Ọtụtụ ngọzi ga-abịara onye a tụkwasịrị obi,+Ma onye na-achọ ka ọ baa ọgaranya ngwa ngwa ga-etinyerịrị aka n’ihe ọjọọ.+
23 Ndị isi nọ na gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Ịna aka azụ* na-amasị onye ọ bụla n’ime ha. Ha na-achọkwa ka e nye ha onyinye.+ Ha anaghị ekpere nwa na-enweghị nna* ikpe ziri ezi,Nwaanyị isi mkpe nwee okwu, ha anaghị eleba ya anya.+
4 Ndị ọrụ ndị weere unu ihe ubi na-ebe ákwá maka na unu akwụbeghị ha ụgwọ. Jehova* nke ụsụụ ndị agha anụkwala ákwá ha na-ebe ka e nyere ha aka.+