Ilu 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọtụtụ ngọzi ga-abịara onye a tụkwasịrị obi,+Ma onye na-achọ ka ọ baa ọgaranya ngwa ngwa ga-etinyerịrị aka n’ihe ọjọọ.+ Ilu 28:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Onye anyaụfụ* na-agbasi mbọ ike ka ọ baa ọgaranya,Ma ọ maghị na ọ ga-ada ogbenye. Jems 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ugbu a, geenụ ntị, unu ndị ọgaranya, beenụ ákwá, besiekwanụ ya ike n’ihi ahụhụ unu ga-ata.+
20 Ọtụtụ ngọzi ga-abịara onye a tụkwasịrị obi,+Ma onye na-achọ ka ọ baa ọgaranya ngwa ngwa ga-etinyerịrị aka n’ihe ọjọọ.+