Ilu 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọdachi ga-adakwasị onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya,+Ma ndị ezi omume ga-ama pokopoko ka akwụkwọ ndụ.+ Luk 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Ma unu ndị bara ọgaranya ga-ata ahụhụ,+ n’ihi na unu enwetazuola ihe niile unu ga-enweta.+ Luk 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’eziokwu, ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga e ji akwa ákwà gafere karịa ọgaranya ịba n’Alaeze Chineke.”+
28 Ọdachi ga-adakwasị onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya,+Ma ndị ezi omume ga-ama pokopoko ka akwụkwọ ndụ.+
25 N’eziokwu, ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga e ji akwa ákwà gafere karịa ọgaranya ịba n’Alaeze Chineke.”+