Ilu 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mmadụ nwere ike iji ire ya kwutere onwe ya ndụ ma ọ bụ ọnwụ.+ Ndị ọ na-amasị ikwu okwu ga-anata ụgwọ ihe ha kwuru.+
21 Mmadụ nwere ike iji ire ya kwutere onwe ya ndụ ma ọ bụ ọnwụ.+ Ndị ọ na-amasị ikwu okwu ga-anata ụgwọ ihe ha kwuru.+