Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ pụtara na ọ hụrụ m n’anya.*+ Ọ bụrụ na ọ baara m mba, ọ ga-adị ka ebe a wụsara m mmanụ n’isi.+ A gaghị m ajụ ya.+ M ka ga na-ekpere ya ekpere mgbe ọdachi dakwasịrị ya. Mkpughe 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ N’ihi ya, chegharịanụ,+ jirikwanụ obi unu niile fewe Chineke.
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ pụtara na ọ hụrụ m n’anya.*+ Ọ bụrụ na ọ baara m mba, ọ ga-adị ka ebe a wụsara m mmanụ n’isi.+ A gaghị m ajụ ya.+ M ka ga na-ekpere ya ekpere mgbe ọdachi dakwasịrị ya.
19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ N’ihi ya, chegharịanụ,+ jirikwanụ obi unu niile fewe Chineke.