Ilu 2:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe amamihe banyere gị n’obi,+Ịmụta ihe ana-atọkwa gị* ụtọ,+11 Ichebara ihe echiche nke ọma ga-eche gị nche,+Ịghọta ihe ga-echebekwa gị. Ilu 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ọjọọ ndị iberiibe na-eme na-atọ ha ọchị,+Ma ndị ezi omume na-adị njikere idozi okwu. Ilu 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Nzuzu na-atọ onye na-enweghị uche ụtọ,+Ma onye na-aghọta ihe na-eso ezigbo ụzọ.+
10 Mgbe amamihe banyere gị n’obi,+Ịmụta ihe ana-atọkwa gị* ụtọ,+11 Ichebara ihe echiche nke ọma ga-eche gị nche,+Ịghọta ihe ga-echebekwa gị.