Abụ Ọma 37:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Hapụ ihe ọjọọ ma mewe ezi ihe,+Ị ga-anọgidekwa ruo mgbe ebighị ebi. Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-echeta onye ezi omume ma gọzie ya,+Ma aha ndị ajọ omume ga-efu.*+ Habakọk 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Lee onye dị mpako anya.* Ọ bụghị ezigbo mmadụ. Ma onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.+
4 Lee onye dị mpako anya.* Ọ bụghị ezigbo mmadụ. Ma onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.+