17 Ndị nwere okwukwe na-esi n’ozi ọma ahụ amata ezi omume Chineke, ọ na-emekwa ka ha na-enwekwu okwukwe+ otú e dere ya, sị: “Ma onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.”+
11 O dokwara anya na Chineke anaghị akpọ onye ọ bụla onye ezi omume maka na ọ na-eme ihe e kwuru n’iwu,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe.”+