-
Ndị Efesọs 5:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+
6 Unu ekwela ka onye ọ bụla jiri okwu na-enweghị isi ghọgbuo unu, n’ihi na ọ bụ ụdị ihe a mere Chineke ga-eji wesa ndị na-enupụrụ ya isi iwe.
-