Ndị Efesọs 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ekwela ka mmadụ ọ bụla jiri okwu efu ghọgbuo unu,+ n’ihi na ọ bụ n’ihi ihe ndị ahụ e bu ụzọ kwuo ka ọnụma nke Chineke na-abịakwasị ụmụ nnupụisi.+ Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:6 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2024, p. 22
6 Unu ekwela ka mmadụ ọ bụla jiri okwu efu ghọgbuo unu,+ n’ihi na ọ bụ n’ihi ihe ndị ahụ e bu ụzọ kwuo ka ọnụma nke Chineke na-abịakwasị ụmụ nnupụisi.+