Matiu 12:34, 35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi kwuo ihe dị mma, ebe unu bụ ndị ajọ omume? N’ihi na ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ 35 Ezigbo mmadụ na-esi n’ezigbo akụ̀ ya ewepụta ihe ọma, ma, ajọ mmadụ na-esi n’akụ̀ ọjọọ ya ewepụta ihe ọjọọ.+
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi kwuo ihe dị mma, ebe unu bụ ndị ajọ omume? N’ihi na ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ 35 Ezigbo mmadụ na-esi n’ezigbo akụ̀ ya ewepụta ihe ọma, ma, ajọ mmadụ na-esi n’akụ̀ ọjọọ ya ewepụta ihe ọjọọ.+