1 Samuel 15:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Samuel mechara bịakwute Sọl, Sọl sịrị ya: “Ka Jehova gọzie gị. Emeela m ihe Jehova kwuru.” 14 Ma Samuel sịrị: “Ebeekwanụ ka ewu na atụrụ na ehi ndị a m na-anụ olu ha si?”+ Abụ Ọma 36:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ọ bụ ihe ọjọọ na-achị obi onye ajọ omume. Ọ naghị atụ egwu Chineke.+ 2 N’ihi na onwe ya na-ebu ya isiNke na ọ naghị achọpụta ihe ọjọọ ọ na-eme, ọ kpọghịkwa ya asị.+ Ilu 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe niile mmadụ na-eme na-adị mma n’anya ya,*+Ma Jehova na-enyocha obi.*+ Jeremaya 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Obi dị aghụghọ karịa ihe ọ bụla ọzọ. O sikwara ike njite.*+ Ònye ga-amatali ya?
13 Mgbe Samuel mechara bịakwute Sọl, Sọl sịrị ya: “Ka Jehova gọzie gị. Emeela m ihe Jehova kwuru.” 14 Ma Samuel sịrị: “Ebeekwanụ ka ewu na atụrụ na ehi ndị a m na-anụ olu ha si?”+
36 Ọ bụ ihe ọjọọ na-achị obi onye ajọ omume. Ọ naghị atụ egwu Chineke.+ 2 N’ihi na onwe ya na-ebu ya isiNke na ọ naghị achọpụta ihe ọjọọ ọ na-eme, ọ kpọghịkwa ya asị.+