Ilu 15:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ka mma mmadụ inwe obere ihe ma ya ana-atụ egwu Jehova+Kama mmadụ inweju akụnụba ma obi anaghị eru ya ala.*+ 17 Ọ ka mma na ndị mmadụ na-eri naanị akwụkwọ nri ma hụ ibe ha n’anya+Kama ịna-ata anụ ehi gbara agba ma kpọọ ibe ha asị.+ Ilu 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ ka mma na mmadụ gara biri n’otu akụkụ elu ụlọKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu ibi n’otu ụlọ.+ Ilu 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ka mma na mmadụ bi n’ala ịkpaKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu, nke na-ewekwa iwe ọsọ ọsọ, ga-ebi.+
16 Ọ ka mma mmadụ inwe obere ihe ma ya ana-atụ egwu Jehova+Kama mmadụ inweju akụnụba ma obi anaghị eru ya ala.*+ 17 Ọ ka mma na ndị mmadụ na-eri naanị akwụkwọ nri ma hụ ibe ha n’anya+Kama ịna-ata anụ ehi gbara agba ma kpọọ ibe ha asị.+
19 Ọ ka mma na mmadụ bi n’ala ịkpaKama ya na nwaanyị na-esekarị okwu, nke na-ewekwa iwe ọsọ ọsọ, ga-ebi.+