Ilu 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nri e ji naanị akwụkwọ nri sie dị mma n’ebe e nwere ịhụnanya+ karịa ehi mara abụba n’ebe e nwere ịkpọasị.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:17 Ụlọ Nche,8/1/2006, p. 16
17 Nri e ji naanị akwụkwọ nri sie dị mma n’ebe e nwere ịhụnanya+ karịa ehi mara abụba n’ebe e nwere ịkpọasị.+