Abụ Ọma 133:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 133 Lee ka o si dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọMgbe ụmụnne bikọtara ọnụ n’ịdị n’otu!+ Ilu 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ibé achịcha kpọrọ nkụ nke a na-eri n’ebe e nwere ịdị jụụ+ dị mma karịa ụlọ nke jupụtara n’àjà a na-eri na-ese okwu.+ 1 Ndị Kọrịnt 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ịhụnanya+ nwere ogologo ntachi obi+ na obiọma.+ Ịhụnanya adịghị ekwo ekworo,+ ọ dịghị etu ọnụ,+ ọ dịghị afụli onwe ya elu,+
17 Ibé achịcha kpọrọ nkụ nke a na-eri n’ebe e nwere ịdị jụụ+ dị mma karịa ụlọ nke jupụtara n’àjà a na-eri na-ese okwu.+
4 Ịhụnanya+ nwere ogologo ntachi obi+ na obiọma.+ Ịhụnanya adịghị ekwo ekworo,+ ọ dịghị etu ọnụ,+ ọ dịghị afụli onwe ya elu,+