-
Luk 12:19-21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 M ga-agwakwa onwe m,* sị: “I* nwere ọtụtụ ezigbo ihe ị kpakọtara ga-ezuru gị ruo ọtụtụ afọ. Tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.”’ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ ndụ* gị n’aka gị. Ònye ka ihe ndị ị kwakọtara ga-abụ nke ya?’+ 21 Otú ahụ ka ọ ga-adịrị onye na-akpakọtara onwe ya akụ̀ ma ọ bụghị ọgaranya n’anya Chineke.”+
-