1 Ndị Eze 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ rụkwara Ụlọ Ocheeze,+ nke a na-akpọkwa Ụlọikpe,+ ebe ọ ga-anọ na-ekpe ikpe. Ha jikwa osisi sida kụchie ya si n’ala ya ruo n’uko ya.
7 Ọ rụkwara Ụlọ Ocheeze,+ nke a na-akpọkwa Ụlọikpe,+ ebe ọ ga-anọ na-ekpe ikpe. Ha jikwa osisi sida kụchie ya si n’ala ya ruo n’uko ya.