Levitikọs 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Unu erigbula mmadụ ibe unu.+ Unu apụnarala mmadụ ihe.+ Unu goo mmadụ ọrụ, unu ahapụla ịkwụ ya ụgwọ ọrụ ya chi abọọ.+ Ilu 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Akụ̀ a ghara ụgha kpataDị ka alụlụụ na-anaghị anọte aka, dịrịkwa ka ọnyà nke nwere ike igbu mmadụ.*+
13 Unu erigbula mmadụ ibe unu.+ Unu apụnarala mmadụ ihe.+ Unu goo mmadụ ọrụ, unu ahapụla ịkwụ ya ụgwọ ọrụ ya chi abọọ.+
6 Akụ̀ a ghara ụgha kpataDị ka alụlụụ na-anaghị anọte aka, dịrịkwa ka ọnyà nke nwere ike igbu mmadụ.*+