Ọpụpụ 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ. Ezra 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ka otuto dịrị Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, onye mere ka eze nwee mmasị ịchọ ụlọ Jehova dị na Jeruselem mma.+
4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.
27 Ka otuto dịrị Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, onye mere ka eze nwee mmasị ịchọ ụlọ Jehova dị na Jeruselem mma.+