Ọnụ Ọgụgụ 14:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ma, ha gbagoro n’elu elu ebe bụ́ ugwu ugwu maka na ha dị mpako.+ Ma Mosis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+ Esta 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E mechaa, eze sịrị: “Ònye nọ n’obí m?” N’oge a, Heman abatala n’ogige dị ná mpụta+ ụlọ* eze ka ọ gwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’osisi o gwunyere n’ala maka ya.+
44 Ma, ha gbagoro n’elu elu ebe bụ́ ugwu ugwu maka na ha dị mpako.+ Ma Mosis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+
4 E mechaa, eze sịrị: “Ònye nọ n’obí m?” N’oge a, Heman abatala n’ogige dị ná mpụta+ ụlọ* eze ka ọ gwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’osisi o gwunyere n’ala maka ya.+