Ilu 13:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Onye na-anaghị apịa nwa ya ụtarị* kpọrọ ya asị,+Ma onye hụrụ nwa ya n’anya na-adọsi ya aka ná ntị ike.*+ Ilu 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Dọọ nwa gị aka ná ntị mgbe olileanya ka dị,+Ekwekwala ka ọ bụrụ gị ga-akpatara ya ọnwụ.+ Ndị Efesọs 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị nna, unu akpasula ụmụ unu iwe,+ kama na-azụnụ ha,+ na-agbazikwanụ ha* otú Jehova* chọrọ.+
24 Onye na-anaghị apịa nwa ya ụtarị* kpọrọ ya asị,+Ma onye hụrụ nwa ya n’anya na-adọsi ya aka ná ntị ike.*+