1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+ 1 Ndị Eze 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ tụkwara puku ilu atọ (3,000),+ abụ ya+ dịkwa otu puku na ise (1,005). Ekliziastis 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụghị naanị na onye mkpọkọta ma ihe, kama ọ na-akụzikwara ndị mmadụ ihe ọ ma n’oge niile.+ O chere echiche ma leba ihe dị iche iche anya nke ọma ka o wee dee* ọtụtụ ilu.+
29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+
9 Ọ bụghị naanị na onye mkpọkọta ma ihe, kama ọ na-akụzikwara ndị mmadụ ihe ọ ma n’oge niile.+ O chere echiche ma leba ihe dị iche iche anya nke ọma ka o wee dee* ọtụtụ ilu.+