Ilu 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe,+ anọ m ya. Mgbe ọ kpaara mbara igwe na osimiri ókè,+ Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+
27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe,+ anọ m ya. Mgbe ọ kpaara mbara igwe na osimiri ókè,+ Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+
12 Ọ bụ Chineke ji ike ya kee ụwa,Jiri amamihe ya mee ka elu ala sie ike,+Jirikwa amamihe* ya gbasaa eluigwe ka ákwà.+